Nkele Egede: In Praise of the First Ones

Standard

Nkele Egede

(Igbo Translation)

Lekwe anyanwu biara uwa,

Ihe ebi-ebi ka o Jiri choo ya mma.

Mmadu Jizi maka nke-a hu ya na-anya.

Aja-Ala, Nne mbu buru anyi n’afo izizi,

Anyi echeta gi.

Igwe na mmiri,

Ndi mbu lere anyi omugwo,

Ndi mbu biara abia na ogodo uwa.

Anyi echeta unu.

Ikuku na Okpoko, ndi mbu fere efe,

Ndi obu-akika-na-enwu-oku n’isi,

Ndi mbu lara agu n’asaa na mmiri n’asaa,

Were nu nke ru-ru unu.

Debe nu Chim na Chi uwam.

Uwam biara, lekwem.

 
 

In Praise of the First Ones

 (English Translation)

Now behold the Magnificent Sun,

The One who came forth and blessed the world with eternal light.

Oh—how endless our adoration.

Behold too, the motherly Earth,

From whose primal womb we’ve all emerged and continue to emerge,

How endless our appreciation.

Behold now, the very ancient Sky and primal Waters.

The most graceful ones who first suckled and guided us,

The manifest ones who first embraced the visible world.

How endless our adoration.

Behold the sacred Spirit that is Breath and its chosen bird, Okpoko.

Behold both earliest of all adventurers; inventors of the art of flight.

Behold them, the non-flammable head-bearers of Light—

Primal navigators of the Seven Wilderness and Seven Seas.

Oh—ancient ones of renown, how endless my appreciation.

Guide now, my Chi and the Chi of my Destiny.

Great manifested world, bear me well.

—Nze Omenigbo Izo

(Excerpted from “The Transfiguration of Izo and Other Mystical Feats: Poems”)


7 responses »

  1. Otu a ka ọ di? Ugbuakwa ka m kwetara na, n’ezie, “Ala nwe mmadụ nile.” Omenigbo, daalụ maka OZI MGBE OCHIE a nke anya m ahụbeghị ntị m anụbekwaghị ụdị ya mbụ (Thus ’tis? Now I’m convinced that, in sooth, “the Mother Earth owns mankind.” Omenigbo, thanks for this ANCIENT MESSAGE whose kind my eyes have neva seen my ears have neva heard before.

Leave a reply to Lauretta Cancel reply